Isaiah 8:12

12“Adịnyerela ha
nʼihe niile ha na-ezube ime na nzuzo megide ọchịchị;
ka ihe ha na-atụ egwu
hapụ ịbụ ihe ga-eme ka ị tụọ egwu.
Mgbe ndị Juda nụrụ ihe banyere njikọta aka dị nʼetiti ndị Izrel na Siria, nʼihi ibuso ha agha, oke egwu tụrụ ha.

Copyright information for IboBIU